Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ Gaa na ọdịnaya Isi menu Isi menu Ga na nootu akụkụ zoo Nrugharị Ihu m̀bụ Nzọr ogbako mmẹkotaariá Màkà Mgbanwe ọhụrụ Peeji n'enweghị usoro Enyemaka Chọọ Chọọ Ọdịdị Nye onyinye Mepee akaụntụ Banye Ngwaọrụ onwe Nye onyinye Mepee akaụntụ Banye Ihu mbụ Ihu mbụ Ńkàtá Igbo Gụ̀ọ Lee ebeosi Lèe onye rụrụ ọrụ a Ngwaọrụ Ngwaọrụ gasị Ga na nootu akụkụ zoo Omume ihe Gụ̀ọ Lee ebeosi Lèe onye rụrụ ọrụ a Izugbe Kedu ihe jikọrọ ebe a Mgbanwe gbasara ya Tịnyé ihe na nsónùsòrò Njikọ ndịgide Ozi ibe Députà ihüa Nweta URL dị mkpụmkpụ Switch to legacy parser Bipụta/bupu Mmepụta akwukwọ Budata ya dika PDF Ụdi a pụrụ ibipụta N'ọrụ ndị ọzọ Meta-Wiki Wikidata ihe Ọdịdị Ga na nootu akụkụ zoo Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ Nnọọ na Wịkịpidia Ìgbo, ịhẹ njikọta edemede onye ọbụla nwere òhèrè imezi. Edemede 48,033 dị n'Ìgbò | Lèe ebe edemede dàkọ̀rọ̀ Ǹkà Egwuregwu Jìografì Óménàlà Òtù Wikimedia Igbo Sayensị na Ǹkà n'ụzụ Édémédé akachasị gụọ Super Bowl XXX – Tekno (musician) – Arise O Compatriots, Nigeria's Call Obey – Fasil Assefa – Faith Kipyegon – Iri Ji ọhụrụ ndi Igbo – India – Germany – Àlà – Ábu – Canada – Igbo calendar – Federal Kọleji nke Mmụta Alvan Ikoku – Albania – Ọrụ Aka – Oru ugbo – Ejiji omenala Igbo – Vincent van Gogh – Egypt – Johann Sebastian Bach Édémédé egosipụtara Dora Akunyili Dora Nkem Akunyili (amụrụ ya na abali 14 n'ọnwa asaa n-afọ 1954 – ya anwụọ n'abali asaa n'ọnwa isii na-afọ 2014). Ọ bụ onye Ntụziaka nke Ụlọ-ọru ndi (Director General) National Agency for Food and Drug Administration and Control (NAFDAC) nile di na Naijiria. Bụkwara Onye isi Mgbasaozi nke ala Naijiria (Nigerian Minister of Information and Communications) site na-afọ 2008 ruo 2010. Ọ bụ onye Ntọ Ọgwụ nke ndi bekee na-akpọ Pharmacist nakwa onye Ọrụ Gọvament ama-ama na mba ụwa tinyekwara n'onwetara ọtụtụ inwe site n'ọrụ ya 'Pharmacology', 'Public Health' na 'Human Rights Hụ édémédé ndị ọzọ egosipụtara Foto egosipụtara Ọjà Ọjà bụ ngwa egwu si n'ọwụwa anyanwụ Naijiria nke a na-ejikarị ngwa ndị Naijiria ndị ọzọ dị ka ekwe, udu, igba, okwa na ichaka/osha eji agu egwu. Ngwá egwú a pụrụ iche ‘na-ekwu okwu’ ka ndị na-akụ egwu na ndị na-agba egwú, na-agba egwu. N'oge a na-agba egwu mmawu na ọwụwa anyanwụ Naijiria, onye ọfụfụ oja na-edu egwu na abụ otuto. Onye isi ofufu ọjà na-enwe ike iwepụta ọtụtụ ụda dị ka okwu ọnụ. Ọ bụrụ na onye dị mkpa abanye n'ime oghere igba egwu, onye n'afu ọjà nwere ike iji ngwá egwu a kpọsaa aha onye ahụ. Lee fòtó ndị ọzọ na Commons. Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à Ị mà na... Otu Umu Nwanyi Igbo hailaif malitere mbụ na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa, n'oge 1950 Ikwokirikwo (Ikwokilikwo) bụ ụdị egwu Igbo dị elu nke na-emetụta Ogene, Ụdị a pụtara na mbido 1970s. Egwu Atilogwu so na egwu ọdịnala a na-agba na Enugu Steeti Bongo Owerri (Bongo/Bongo Igbo) bụ ụdị egwu Igbo dị elu sitere na ndị Igbo bi na Owerri. Odumodu bụ ụdị egwu ndị mmadụ si Arochukwu, Bende, Ohafia, Abiriba, Umuahia, Ikwuano, na Ngwa ndị Igbo, nke Abia steeti. Egwu Egedege bụ otu n'ime ekike egwu ọdịnala ama ama na egwu ọdịnala ndị eze nke Igbo na-eme na Anambra. Egwu Agbachaekurunwa bụ ihe eji mara ndi Ụmụcho Ụmụediabali Ihitteaforukwu Ahịa azụ Mbaise n'Imo Steeti. Agborogwụ ma ọ bụ Ekereavụ bụ egwu eji mara Ogorinawuibe, Umumbiri Oparanadim Ekwerazu, Ahịa azụ Mbaise n'Imo steeti Egwu MMỤTAKA bụ egwu ndi obodo Ubaha nke di n' Umunze Anambra Steeti. Egwu a si n' egwu a na-akpo Mkpọkịtị wee pụta Na mba Netherlands, ndị mmadụ na-eji polders eme ka osimiri ghọọ ala ubi? Ka ọ dị na mba Arabic, "nke Alhambra" pụtara "ihe na-acha ọbara ọbara nke abụọ"? Gaa n'ihu ịgụ édémédé à Árò gị Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à Hụ édémédé na foto ndị ọzọ egosiri n'ihu mbụ a Sonye anyị Mmanya nkwụ NNỌỌ! Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị! Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu! Sonye Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe n'ọrụ Wikimedia ọzọ: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee Commons Ebe nchekwa ọdịyo, vidiyo na foto MediaWiki Mmepe ngwanrọ Wiki Meta-Wiki Nchikota ọrụ ngo nke Wikimedia Wikibooks Akwụkwọ ntuziaka n' efu Wikidata Ebe ihe ọmụma efu Wikinews Ozi ọdịnaya efu Wikiquote Nchịkọta okwu Wikisource Ọbá akwụkwọ efu Wikispecies Akwụkwọ ndekọ ụdị Wikiversity Ngwa mmụta n'efu Wikivoyage Ntuziaka maka ime njem n'efu Wiktionary Akwụkwọ ọkọwa okwu Ọrụ Wikimedia Foundation Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa Afrikaans · Akan · አማርኛ · Bamanankan · Chi-Chewa · chiShona · chiTumbuka · Ɛʋɛ · Dagbani · Fulfude · Gĩkũyũ · هَوُسَ · isiXhosa · isiZulu · Hausa · Kinyarwanda · Kirundi · Kiswahili · Kongo · Lingala · Luganda · Malagasy · مصرى · Oromoo · Sängö · seSotho · Setswana · SiSwati · Soomaaliga · Taqbaylit · ትግርኛ · Tshivenda · Twi · Wolof · Xitsonga · Yoruba · Enyemaka Wikipedia n'asusu ozo · Bido Wikipedia na asusu gi (nabughi Igbo) Wịkịpidia Niile Ewepụtara site na "https://ig.wikipedia.org/w/index.php?title=Ihu_mbụ&oldid=103110" Tinye asụsụ gasị Tinye njikọ Oge ikpeazu edeziri ihuakwụkwọ a bụ 23 Ọktoba 2022, na 12:59 A sụgharịrị peeji ahụ na Parsoid. Ihe e dere nọ n'okpuru Creative Commons Attribution-ShareAlike License; usoro mgbakwunye nkwenye dị kwa Lee Usoro iji mee ihe maka ihe ọzọ Í kwesiri ima. Amụma nzuzo Maka Wikipedia Ozi ntimkpu Usoro akparamagwa Ndị ọrụnkwalite Statistiks Ṅkwupụta kuki nlegharị anya nke ekwenti Chọọ Chọọ Ihu mbụ Tinye asụsụ gasị Tinyé Okwu